EBE FOTO SI,@REALENYIABARIBEOnyeisi pati na-anọghị n'ọchịchị n'ụlọomeiwu bụ Sịnetọ Enyinnaya Abaribe ekwuola na a sị ya binye aka maka nwereonwe Biafra, na ọ ga-akwado Biafra.Abaribe onye kwuru nke a...
Agam Akwado Biafra Ma Emee Referendum - Senator Abaribe Na BBC Igbo
